Download Comprehensive Hausa Language Lesson Note for JSS3/Basic 9 Second term in PDF/DOC/Microsoft Word Document Format – Edudelight Store
2nd Term Junior Secondary School 3 (JSS3) Hausa Language Scheme of work with Lesson notes Content
NTUPUTA IHE OMUMU (SCHEME OF WORK)
WEEK TOPIC
1 Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga
2-3 Akwukwo agumagu ahoputara: 1. Ogugu akwukwo ahoputara 2. Nkowa isi ihe akwukwo na- ekwu maka ya 3. Nkowa okwu ufodu di n’akwukwo 4. Agwa ufodu di n’akwukwo aguru 5. Uche umuaka banyere isi ihe aguru na agwa ufodu.
4-5. Nkebiokwu: 1. Ihe bu nkebiokwu 2. Nkebiokwu di iche iche di ka keaha, kekowaaha, kambuuzo, kenruaka 3. Mmebe ahiriokwu nwere nkebiokwu 4. Njirimara nkebiokwu
- Akaoru: 1. Ihe bu akaoru 2. Udi akaoru di iche iche 3. Ozuzu maka aka oru 4. Uru akaoru bara
7-8. Nkebiahiri: 1. Ihe bu nkebiahiri 2. Nkebiahiri di iche iche 3. Ngosi nke
9-10 Ikwado na inye nwaanyi ikike na ohere di ka ndi nwoke:
- Uzo di iche iche aga esi nye nwaanyi ohere
- Etu aga e si kwado nwaanyi.
3 Ebe di iche iche nwaanyi nwere ike puta n’ochichi
- Umunwaanyi ndi nweterela ezigbo onodu n’ochichi gomenti
- Mmeghari
- Ule
- Mmechi
JSS3 Second Term Hausa Lesson Note – Edudelight Store

Reviews
There are no reviews yet.