Download Comprehensive Hausa Language Lesson Note for JSS2/Basic 8 Second term in PDF/DOC/Microsoft Word Document Format – Edudelight Store
2nd Term Junior Secondary School 2 (JSS2) Hausa Language Scheme of work with Lesson notes Content
WEEK TOPIC
- Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga
2-3. Ikwado na inye umunwaanyi ikike 1. Ebe di iche umunwaanyi nwere ike iputa n’ochichi 2. Ikwuputa uzo di iche iche e nwere ike isi nye umunwaanyi nkwado 3.ikwuputa ebe di icheiche e nwere ike inye nwaaanyi nnochiteanya.
4-5. Ahuike: mkparitauka banyere oria di iche iche 1. Ihe bu ahuike 2.oria di iche di ka HIV/AIDS, oria mmeko nwoke na nwaanyi 3. Ihe na-ebute oria di iche iche 4. Mgbochi oria di iche iche
- Ahirimfe: ahirimfe ziputara 1.ndi ugbuo 2. ndinaazu na 3. Ndiniihu
- Edemede Nduzi banyere idebe gburugburu ocha 1. Nkebi edemede 2. Nhazi edemede 3. Asusu nka
- Ogugu na aghotaaza banyere iji mmadu tu mgbere 1. Ogugu 2. Nkowa ihe bu iji mmadu tu mgbere 3. Uche umuakwukwo banyere ihe ha guru
- Omenaala: Omu na uru obara
- Oru ‘Na’ na- aru n’asusu Igbo.
11 Mmeghari
- Ule
- Mmechi
JSS2 Second Term Hausa Lesson Note – Edudelight Store

Reviews
There are no reviews yet.